Omumu Jisos Kraist site n'echiche nke umu anumanu no n'ulo anumanu mgbe omere. Nleba anya hana-ihe ubochi ahu, na ncheta nke ihe mere na mbu. Ncheghari echiche banyere ihe abua a, na metuta ya n'ime okike dum-madu na obodo anumanu kpomkwem.
By:
Ada Onwukeme Illustrated by:
Elena Paun Edited by:
Akuba Maduagwu Imprint: ADA Onwukeme Dimensions:
Height: 279mm,
Width: 216mm,
Spine: 2mm
Weight: 141g ISBN:9781968290009 ISBN 10: 1968290001 Pages: 36 Publication Date:25 November 2025 Audience:
General/trade
,
ELT Advanced
Format:Paperback Publisher's Status: Active